Ilu 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma a ga-ebipụ ndị ajọ omume n’ụwa;+ a ga-efopụkwa ndị na-aghọ aghụghọ na ya.+ Ilu 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmadụ ga-eri ihe dị mma nke si n’okwu ọnụ ya,+ ma mkpụrụ obi nke ndị na-aghọ aghụghọ bụ ime ihe ike.+
2 Mmadụ ga-eri ihe dị mma nke si n’okwu ọnụ ya,+ ma mkpụrụ obi nke ndị na-aghọ aghụghọ bụ ime ihe ike.+