Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+ Ilu 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ha eriwo nri ajọ omume,+ ọ bụkwa mmanya ime ihe ike ka ha na-aṅụ.+ Habakọk 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebe ọ bụ na i bukọọrọ ihe ọtụtụ mba, ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-ebukọrọ ihe gị,+ n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala, obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+ Mkpughe 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+
11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+
8 Ebe ọ bụ na i bukọọrọ ihe ọtụtụ mba, ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-ebukọrọ ihe gị,+ n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala, obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+
6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+