Levitikọs 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na onye ọ bụla nke riri abụba nke si n’anụ o ji chụọrọ Jehova àjà a na-esure n’ọkụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi riri ya+ n’etiti ndị ya. Abụ Ọma 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+ Jeremaya 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru.
25 N’ihi na onye ọ bụla nke riri abụba nke si n’anụ o ji chụọrọ Jehova àjà a na-esure n’ọkụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi riri ya+ n’etiti ndị ya.
8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+
14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru.