Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Aịzaya 45:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+