Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+ Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya.
11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+