Diuterọnọmi 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ya ka ị ga-enye otuto,+ ọ bụkwa Chineke gị, onye meere gị oké ihe ndị a dị egwu bụ́ ndị anya gị hụrụ.+ Abụ Ọma 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova, bụ́ Onye Kasị Elu, dị egwu,+Eze ukwu nke na-achị ụwa dum.+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
21 Ọ bụ ya ka ị ga-enye otuto,+ ọ bụkwa Chineke gị, onye meere gị oké ihe ndị a dị egwu bụ́ ndị anya gị hụrụ.+
3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+