Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+ Aịzaya 45:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Bịakwutenụ m ka a zọpụta unu,+ unu niile ndị nọ na nsọtụ ụwa; n’ihi na abụ m Chineke, e nweghị ọzọ.+
27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+
22 “Bịakwutenụ m ka a zọpụta unu,+ unu niile ndị nọ na nsọtụ ụwa; n’ihi na abụ m Chineke, e nweghị ọzọ.+