Abụ Ọma 65:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+ Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
5 Chineke nke nzọpụta anyị,+Biko, jiri ihe dị egwu i mere n’ezi omume za anyị,+Gị Onye ndị niile bi na nsọtụ ụwa nakwa ndị nọ n’ebe dị anya n’elu oké osimiri tụkwasịrị obi.+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+