Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ 1 Ndị Eze 8:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 ka ndị niile nke ụwa wee mara+ na Jehova bụ ezi Chineke.+ Ọ dịghị ọzọ dịnụ.+ Aịzaya 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,
5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,