Aịzaya 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ị gafee mmiri,+ m ga-anọnyere gị;+ ọ bụrụ na ị gafee osimiri, ọ gaghị eri gị.+ Ọ bụrụ na ị gafee ọkụ, ọ gaghị ahụ gị, ire ọkụ agaghị ere gị.+ Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
2 Ọ bụrụ na ị gafee mmiri,+ m ga-anọnyere gị;+ ọ bụrụ na ị gafee osimiri, ọ gaghị eri gị.+ Ọ bụrụ na ị gafee ọkụ, ọ gaghị ahụ gị, ire ọkụ agaghị ere gị.+
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+