Ọpụpụ 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti ala oké osimiri ahụ,+ mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+ Joshụa 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ozugbo ndị bu Igbe ahụ bịarutere Jọdan, ụkwụ ndị nchụàjà bụ́ ndị bu Igbe ahụ azọnyekwa n’ọnụ ọnụ mmiri (mmiri Jọdan na-etochi akụkụ ya niile+ n’ụbọchị niile n’oge owuwe ihe ubi), Abụ Ọma 66:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+ Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+
29 Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti ala oké osimiri ahụ,+ mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
15 ozugbo ndị bu Igbe ahụ bịarutere Jọdan, ụkwụ ndị nchụàjà bụ́ ndị bu Igbe ahụ azọnyekwa n’ọnụ ọnụ mmiri (mmiri Jọdan na-etochi akụkụ ya niile+ n’ụbọchị niile n’oge owuwe ihe ubi),
12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+