2 Ndị Eze 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ịlaịja wee were uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma tie ya na mmiri ahụ, o wee kewaa abụọ, ha abụọ wee si n’ala akọrọ gafee.+
8 Ịlaịja wee were uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma tie ya na mmiri ahụ, o wee kewaa abụọ, ha abụọ wee si n’ala akọrọ gafee.+