Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+ Abụ Ákwá 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova dị mma nye onye nwere olileanya n’ebe ọ nọ,+ nye mkpụrụ obi nke na-achọ ya.+
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+