1 Samuel 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Ilaị gbara afọ iri itoolu na asatọ, anya ya anaghịkwa emegharị emegharị nke mere na o nweghị ike ịhụ ụzọ.)+ Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+ Abụ Ọma 71:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ajụla m mgbe m mere agadi;+Mgbe ike na-adịkwaghị m, ahapụla m.+
15 (Ilaị gbara afọ iri itoolu na asatọ, anya ya anaghịkwa emegharị emegharị nke mere na o nweghị ike ịhụ ụzọ.)+
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+