Abụ Ọma 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị nwoke nke tụkwasịrị Jehova obi,+Nke na-adịghị echigharịkwuru ndị isi ike,Ma ọ bụ ndị na-adaba n’ụgha.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+
4 Obi ụtọ na-adịrị nwoke nke tụkwasịrị Jehova obi,+Nke na-adịghị echigharịkwuru ndị isi ike,Ma ọ bụ ndị na-adaba n’ụgha.+