Abụ Ọma 45:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi. Abụ Ọma 145:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọgbọ niile ga-aja ọrụ gị mma,+Ha ga-akọkwa akụkọ banyere oké ọrụ gị.+ Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+
17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.