Abụ Ọma 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+ Abụ Ọma 73:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Adịghị m eche echiche, amaghịkwa m ihe;+M yiri anụ ọhịa nkịtị n’anya gị.+ Abụ Ọma 92:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+ Ilu 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+
10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+
6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+
12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+