Abụ Ọma 72:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-eti mkpu enyemaka,+Nakwa onye nọ n’ahụhụ na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka.+ Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+
12 N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-eti mkpu enyemaka,+Nakwa onye nọ n’ahụhụ na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka.+
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+