33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+
15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+