2 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Absalọm na-asịkwa ya: “Lee, okwu gị dị mma, kwụrụkwa ọtọ; ma ọ dịghị onye eze họpụtara ka o gee gị ntị.”+ Abụ Ọma 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+ Ilu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Obi onye ezi omume na-atụgharị uche iji zaa okwu,+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ekwu ọtụtụ ihe ọjọọ.+ Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
3 Absalọm na-asịkwa ya: “Lee, okwu gị dị mma, kwụrụkwa ọtọ; ma ọ dịghị onye eze họpụtara ka o gee gị ntị.”+
18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+