2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 69:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara. Jọn 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Kama ọ bụ ka e wee mezuo okwu ahụ e dere n’Iwu ha, nke sịrị, ‘Ha kpọrọ m asị na nkịtị.’+
12 Mgbe Absalọm chụkwara àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka Ahitofel+ onye Gaịlo,+ bụ́ onye ndụmọdụ Devid,+ si n’obodo ya bụ́ Gaịlo bịa.+ Izu ọjọọ+ ahụ wee na-esiwanye ike, ndị dịnyeere Absalọm wee na-adịwanye ọtụtụ.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.