Diuterọnọmi 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ́ bụghị n’ebe m nọ ka a kwakọbara ya,Kaakwa ya akara n’ụlọ nkwakọba ihe m?+ Job 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E kechiwo nnupụisi m n’akpa,+I jikwa mgbá nyagide mmehie m. Abụ Ọma 90:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anya m na-ahụ ụzọ ha niile. E zoghị ha ezo n’ihu m, e zopụghịkwa njehie ha n’anya m.+ Hosia 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “E kechiela njehie Ifrem ihe, e debewo mmehie ya.+ Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ejiriwo Ebube Jekọb ṅụọ iyi,+ sị, ‘Ọ dịghị mgbe m ga-echezọ ọrụ ha niile.+
8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+