Ọpụpụ 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ejiriwo obiọma* gị duo ndị ị gbapụtara;+Gị onwe gị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe obibi gị dị nsọ.+ Diuterọnọmi 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa. Abụ Ọma 130:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka Izrel na-echere Jehova.+N’ihi na Jehova nwere obiọma,*+Mgbapụta dị ukwuu dịkwa n’aka ya.+ Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụ ya Jizọs,+ n’ihi na ọ ga-azọpụta+ ndị ya+ ná mmehie ha.”+ Luk 1:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+ Mkpughe 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+
13 Gị onwe gị ejiriwo obiọma* gị duo ndị ị gbapụtara;+Gị onwe gị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe obibi gị dị nsọ.+
15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.
68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+
10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+