Abụ Ọma 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+ Abụ Ọma 116:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma m kpọkuru aha Jehova, sị:+“Biko, Jehova, meere mkpụrụ obi m ụzọ mgbapụ!”+
6 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-etiku maka enyemaka.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri n’ihu ya wee ruo ya ntị.+