Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 107:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka n’oge ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+ Jona 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+
13 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka n’oge ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+
2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+