Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Abụ Ọma 119:118 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Ị tụfuwo ndị niile si n’ụkpụrụ gị kpafuo;+N’ihi na aghụghọ ha bụ ụgha.+ Ndị Efesọs 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka anyị wee ghara ịbụkwa ụmụ ọhụrụ, ndị ebili mmiri na-enugharị+ na ndị ifufe ozizi ọ bụla+ na-ebugharị, site n’aghụghọ+ nke ụmụ mmadụ, site ná njehie e ji aghụghọ chepụta.
14 ka anyị wee ghara ịbụkwa ụmụ ọhụrụ, ndị ebili mmiri na-enugharị+ na ndị ifufe ozizi ọ bụla+ na-ebugharị, site n’aghụghọ+ nke ụmụ mmadụ, site ná njehie e ji aghụghọ chepụta.