Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 8:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 Unu ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ehihie na abalị ruo ụbọchị asaa,+ unu ga-echerịrị nche ahụ Jehova nyere n’iwu,+ ka unu ghara ịnwụ; n’ihi na otú a ka e nyere m n’iwu.”

  • 1 Ihe E Mere 9:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+

  • Abụ Ọma 130:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Mkpụrụ obi m echerewo Jehova+

      Karịa ka ndị nche na-eche ka chi bọọ,+

      Ndị na-eche ka chi bọọ.+

  • Luk 2:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.

  • Mkpughe 7:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya