Aịzaya 55:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+ 1 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+
5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+
9 Ma unu bụ “agbụrụ a họọrọ, òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze, mba dị nsọ,+ otu ndị pụrụ iche nke Chineke,+ ka unu wee kwusaa n’ebe niile ịdị mma”+ nke onye ahụ kpọpụtara unu n’ọchịchịrị wee kpọba unu n’ìhè ya dị ebube.+