8 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ onye na-akpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ kwuru: “M ga-akpọkọtara ha ndị ọzọ ma e wezụga ndị nke ha a kpọkọtaworo akpọkọta.”+
17 Otú ọ dị, ọ bụrụ na a nyakapụrụ alaka ụfọdụ, ma nyado gị onwe gị n’etiti alaka ndị fọdụrụ,+ ọ bụ ezie na ị bụ oliv ọhịa, i wee ghọọ onye na-eketa òkè n’ọtụtụ ihe ọma+ dị na mgbọrọgwụ oliv ahụ,+