2 Ihe E Mere 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke anyị, ị́ gaghị eme ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ha?+ N’ihi na anyị enweghị ike iguzo n’ihu nnukwu ìgwè mmadụ a na-abịa ibuso anyị agha;+ anyị amaghịkwa ihe anyị ga-eme,+ kama ọ bụ gị ka anyị lekwasịrị anya.”+ Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m dị n’ebe Jehova nọ mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ ya na-adọpụta ụkwụ m n’ụgbụ.+ Abụ Ọma 123:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Gị ka m weliri anya m lekwasị,+Gị onye bi n’eluigwe.+
12 Chineke anyị, ị́ gaghị eme ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ha?+ N’ihi na anyị enweghị ike iguzo n’ihu nnukwu ìgwè mmadụ a na-abịa ibuso anyị agha;+ anyị amaghịkwa ihe anyị ga-eme,+ kama ọ bụ gị ka anyị lekwasịrị anya.”+