Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m dị n’ebe Jehova nọ mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ ya na-adọpụta ụkwụ m n’ụgbụ.+ Abụ Ọma 121:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 121 M ga-eleli anya lee ugwu dị iche iche.+Olee ebe enyemaka m ga-esi bịa?+ Abụ Ọma 141:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, anya m dị n’ebe ị nọ,+ Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị.+Agbabawo m n’ime gị.+Awụpụla mkpụrụ obi m dị ka mmiri.+ Luk 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo n’ebe dị anya, ọ chọghị ọbụna ileli anya ya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi,+ na-asị, ‘Chineke, meere mụ onwe m bụ́ onye mmehie amara.’+
8 Otú ọ dị, anya m dị n’ebe ị nọ,+ Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị.+Agbabawo m n’ime gị.+Awụpụla mkpụrụ obi m dị ka mmiri.+
13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo n’ebe dị anya, ọ chọghị ọbụna ileli anya ya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi,+ na-asị, ‘Chineke, meere mụ onwe m bụ́ onye mmehie amara.’+