Abụ Ọma 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-agọzi Jehova mgbe niile;+Otuto ya ga-adị n’ọnụ m mgbe niile.+ Abụ Ọma 51:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova, biko, meghee egbugbere ọnụ m ndị a,+Ka ọnụ m wee kwupụta otuto gị.+ Abụ Ọma 71:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọnụ m jupụtara n’otuto gị,+Na-akọkwa ịma mma gị ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 89:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+