Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Rut 4:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ndị inyom wee na-asị+ Neomi: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ekweghị ka ị ghara inwe onye ga-agbara gị taa, bụrụ onye a gọziri agọzi;+ ka e wee kpọsaa aha ya n’Izrel.

  • 1 Samuel 25:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Devid wee nụ na Nebal anwụọla, o wee sị: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye kpeworo ikpe+ nkọcha a kọchara m+ iji napụta m n’aka Nebal, gbochiekwa ohu ya ime ihe ọjọọ,+ Jehova emewokwa ka Nebal jiri isi ya buru ihe ọjọọ ya!”+ Devid wee ziga ozi gwa Abigel ka ya kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye ya.+

  • Abụ Ọma 68:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ka Jehova, bụ́ onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,

      Ezi Chineke nke nzọpụta anyị.+ Sila.

  • Luk 1:68
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya