5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+
9 Heman wee jiri ọṅụ+ na obi ụtọ laa n’ụbọchị ahụ; ma ozugbo Heman hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze,+ hụkwa na o bilighị,+ ọ maghịkwa jijiji n’ihi ya,+ ọnụma wee ju Heman obi+ ozugbo ahụ n’ihi Mọdekaị.