1 Ndị Eze 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na ngwa ngwa Jezibel nụrụ na e jiriwo nkume tụgbuo Nebọt, Jezibel gwara Ehab ozugbo ahụ, sị: “Bilie, weghara ubi vaịn Nebọt onye Jezril,+ bụ́ nke ọ jụrụ iresị gị eresị; n’ihi na Nebọt adịkwaghị ndụ, kama ọ nwụwo.” Ilu 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ewelala ókè ala a kpara kemgbe ogologo oge azụ,+ abanyekwala n’ubi ụmụ na-enweghị nna.+ Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+
15 O wee ruo na ngwa ngwa Jezibel nụrụ na e jiriwo nkume tụgbuo Nebọt, Jezibel gwara Ehab ozugbo ahụ, sị: “Bilie, weghara ubi vaịn Nebọt onye Jezril,+ bụ́ nke ọ jụrụ iresị gị eresị; n’ihi na Nebọt adịkwaghị ndụ, kama ọ nwụwo.”
20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+