Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 5:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 O wee zaa, sị: “Nsogbu adịghị. Ọ bụ nna m ukwu+ zitere m,+ sị, ‘Lee! Ụmụ okorobịa abụọ ndị si n’etiti ụmụ ndị amụma+ esiwo n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu bịakwute m ugbu a ugbu a. Biko, nye m otu talent ọlaọcha na uwe mgbanwe abụọ.’”+

  • Ilu 20:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 A na-eji anyaukwu enweta ihe nketa ná mmalite,+ ma ọdịnihu ya agaghị abụ nke a gọziri agọzi.+

  • Jeremaya 17:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+

  • 1 Timoti 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya