Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+ Ndị Rom 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+
13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+