Abụ Ọma 125:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+ Aịzaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+
3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+
4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+