Ilu 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-akụ ajọ omume dị ka mkpụrụ ga-aghọrọ ihe ọjọọ,+ ma mkpanaka nke oké iwe ya ga-ala n’iyi.+ Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m! Aịzaya 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova agbajiwo mkpanaka nke ndị ajọ omume, mkpara nke ndị na-achị achị,+