Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+ Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+ Ilu 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụmatụ onye dị uchu aghaghị iweta uru,+ ma onye ọ bụla ọ na-adị ngwa ngwa aghaghị ịdaba n’ụkọ.+
4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+
4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+