10 onye a na-agbara àmà na ọ na-arụ ọrụ ọma,+ ma ọ bụrụ na ọ zụlitere ụmụ,+ ma ọ bụrụ na o lekọtara ndị ọbịa,+ ma ọ bụrụ na ọ sara ụkwụ ndị nsọ,+ ma ọ bụrụ na o nyeere ndị nọ ná mkpagbu aka,+ ma ọ bụrụ na o ji ịdị uchu gbasoo ezi ọrụ niile.+
5 ka ha nwee uche zuru okè, bụrụ ndị dị ọcha,+ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, ndị ezi mmadụ, ndị na-edo onwe ha n’okpuru+ di ha, ka e wee ghara ịkatọ okwu Chineke.+