Nehemaya 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M wee sị ha: “Anyị onwe anyị agbapụtawo+ ụmụnne anyị ndị Juu bụ́ ndị e resịrị ndị mba ọzọ, ruo n’ókè ike anyị hà; n’otu mgbe ahụkwa, ùnu ga-ere ụmụnne unu,+ à ga-eresị anyị ha?” O nyeghị ha ọnụ okwu, ha amaghịkwa ihe ha ga-ekwu.+ Ilu 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-enye onye dara ogbenye ihe agaghị anọ n’ụkọ,+ ma onye na-ewepụ anya ya ga-enweta ọtụtụ ọbụbụ ọnụ.+
8 M wee sị ha: “Anyị onwe anyị agbapụtawo+ ụmụnne anyị ndị Juu bụ́ ndị e resịrị ndị mba ọzọ, ruo n’ókè ike anyị hà; n’otu mgbe ahụkwa, ùnu ga-ere ụmụnne unu,+ à ga-eresị anyị ha?” O nyeghị ha ọnụ okwu, ha amaghịkwa ihe ha ga-ekwu.+
27 Onye na-enye onye dara ogbenye ihe agaghị anọ n’ụkọ,+ ma onye na-ewepụ anya ya ga-enweta ọtụtụ ọbụbụ ọnụ.+