Ilu 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe niile ọnụ m na-ekwu bụ n’ezi omume.+ Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha gbagọrọ agbagọ ma ọ bụ hịgọọ ahịgọ.+ 1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+
8 Ihe niile ọnụ m na-ekwu bụ n’ezi omume.+ Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha gbagọrọ agbagọ ma ọ bụ hịgọọ ahịgọ.+
2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+