Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Aịzaya 45:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.
23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+