Ilu 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụzọ gị dị anya n’ebe ọ nọ, agarukwala ọnụ ụzọ ụlọ ya nso,+ 1 Pita 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+
11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+