Diuterọnọmi 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ dịghị onye ga-eburu nkume igwe nri ma ọ bụ aka nkume igwe nri dị ka ihe ibé,+ n’ihi na ọ bụ mkpụrụ obi ka ọ na-eburu dị ka ihe ibé. Job 31:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ bụrụ na mụ erie mkpụrụ ya n’akwụghị ụgwọ,+Meekwa ka mkpụrụ obi nke ndị nwe ya sụọ ude,+
6 “Ọ dịghị onye ga-eburu nkume igwe nri ma ọ bụ aka nkume igwe nri dị ka ihe ibé,+ n’ihi na ọ bụ mkpụrụ obi ka ọ na-eburu dị ka ihe ibé.