Abụ Ọma 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka iguzosi ike n’ezi ihe na ezi omume chebe m,+N’ihi na enwere m olileanya n’ebe ị nọ.+ Ilu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+
18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+