Ilu 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+ Ndị Hibru 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla. Ndị Hibru 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Na-echetanụ ndị na-edu ndú n’etiti unu,+ bụ́ ndị gwara unu okwu Chineke, ka unu na-ahụkwa ihe na-esi n’omume ha apụta, na-eṅominụ+ okwukwe ha.+
12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+
2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.
7 Na-echetanụ ndị na-edu ndú n’etiti unu,+ bụ́ ndị gwara unu okwu Chineke, ka unu na-ahụkwa ihe na-esi n’omume ha apụta, na-eṅominụ+ okwukwe ha.+