Abụ Ọma 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka iguzosi ike n’ezi ihe na ezi omume chebe m,+N’ihi na enwere m olileanya n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+ Ilu 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+
26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+
6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+