Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+ Aịzaya 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+ Jeremaya 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova kwuru, sị: “N’ezie, m ga-emere gị ihe ọma.+ N’ezie, m ga-agbachitere gị n’oge ọdachi+ nakwa n’oge ahụhụ ka onye iro ghara ime gị ihe ọ bụla.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+
11 Jehova kwuru, sị: “N’ezie, m ga-emere gị ihe ọma.+ N’ezie, m ga-agbachitere gị n’oge ọdachi+ nakwa n’oge ahụhụ ka onye iro ghara ime gị ihe ọ bụla.+